Skip to content
Opens in a new window
Listen to this chapter • 0:25

[1] Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.

[2] Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu Onyenwe anyị.

[3] Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.

Abụ Ọma — Chapters